Download Iyi Eri Oba Mp3 by Blessing Udoeze
The spirit-filled gospel music artiste, writer, composer, and worship leader Blessing Udoeze presents to us a compelling song, as this masterpiece is titled “Iyi Eri Oba“. This track, released in 2022 , is a captivating and inspirational addition to any music enthusiast’s collection. The tune “Iyi Eri Oba” carries a powerful message and a mesmerising melody, making it a must-listen for all. Feel free to stream the mp3, watch the video, and sing along to the heartfelt lyrics.
Get the MP3 audio, download, stream, and share this amazing song with your friends and family. When you share it, you’re spreading the goodness and joy of the song. #CeeNaija
Download More BLESSING UDOEZE Songs Here
The exceptional record fusion goes to the skilled C best, who expertly blends diverse elements to craft a captivating sonic journey.
Lyrics: Iyi Eri Oba by Blessing Udoeze
Meenu ka uwa mara n’ibu Chim n’ezie
Meenu ka uwa mara na-obu gi bu chi m ooo
Okwa gi bunu Anya m ji ahu uzo
Ibu olileanya m mgbe m n’enweghi olileanya
Oji ji jide Nma Onye iwaghere ya ga-eri ooo
Biko waghenu m Kam rie eee
Iyi Eri Oba m eeeeh biaโฆ.
Iyi Eri Oba m eeeeh biaโฆ..
Iyi Eri Oba m eeeeh biaโฆโฆ.
Iyi Eri Oba m eeeeh bia โฆโฆโฆ
Oma kaobi di onye
Oma kaobi di onye biaโฆ.
Oma kaobi di onye
Oma kaobi di onye bia โฆ..
Oma kaosi diri m eeeeeh
Oma kaosi diri m eeeeh bia โฆ
Oma kaosi diri m ehhhh
Oma kaosi diri m ehhhh biaโฆ
Onye na-eme mma
Onye na-eme mma eze m bia
Odogwu akataka
Odogwu akataka bia
Ororu ihe biara iro m ooo
Agu n’eche mba bia
Odumegbo Judea
Odumegbo Judea bia
Ina asini m chere ,chere nna Biko eze m bia
Ina asini m chere eeeh chere nna Biko bia โฆ..
Iyi Eri Oba.m eee
Iyi Eri Oba m eeeh bia
Iyi Eri Oba m Iyi Eri Oba m eeeeh bia โฆ
Oloro Ihe biara iro m eeeeh
Oloro Ihe biara iro m eeeh bia..
Agu n’eche mba
Agu n’eche obodo biaโฆ..
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia ooooo โฆ
Iyi Eri Oba m eeeh biaโฆ
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia โฆ
Oma nu kaosi diri m eeeh
Oma nu kaosi diri m ehhhh biaโฆ
Oma nu kaosi diri m ehhhh
Oma nu kaosi diri m ehhhh biaโฆ
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh bia biaโฆ
Iyi Eri Oba m eeeeh
Iyi Eri Oba m eeeeh biaโฆ.