Gospel Music Nigerian Gospel Songs Enyichukwu – Mmeri (Victory)

Enyichukwu – Mmeri (Victory)

Download Mmeri (Victory) Mp3 by Enyichukwu Offia

The Nigerian fast-rising music minister and recording artist release a song of powerful praise worship, He titles this song “MMERI”, which is simply an Igbo language word that means “VICTORY”.

Download Audio mp3, stream, share & remain blessed.

DOWNLOAD MP3 HERE

Lyrics of Mmeri (Victory) by Enyichukwu Offia

Odighi Onye ozo m nwere nuwa
Ma obughi okaka
Nke Nwuru onwu nihi mo
Ike ochichiri ebiwo na ndu m
Site na obara nke ikwafuru ne lu obe

Chorus
Anyi emeri wโ€™Ike onwu
Anyi nโ€™enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri wโ€™Ike onwu
Anyi nโ€™enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
barโ€™Uba

Nani gi bu Olile Anya m nuwa
Ndi kwere na Jisos, genwe ndu ebigebi
Odighi Ike ga dupum nakagi
Nihi nโ€™ibโ€™okaka Eze nke ebighebi

Anyi emeri wโ€™ike onwu
Anyi nโ€™enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
nyere anyi o

Anyi emeri wโ€™ike onwu
Anyi nโ€™enwe ndu di ohuru
Site na amara nke Jisos
barโ€™uba

Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo
Site na amara nke Jisos nyere anyi o oo

Comment below with your feedback and thoughts on this post.