Download Alright With Mama Mp3 byย The Cavemen
The renowned Nigerian Highlife band consisting ofย theย sibling duo Kingsley Okorie, a bassist, and Benjamin James, a drummerย popularly known for their live performances. They won the 2020 Headies Award for the Best Alternative Album.ย The CAVEMENย comes through with aย songย titled โAlright With Mamaโ.
Get Audio Mp3, stream, share, and enjoy.
Download More THE CAVEMEN Songs Here
Lyrics: Alright With Mama byย The Cavemen
Ihe a wu ndu m odu m na enye Kingsley and Benjaminโฆ.
Ujoo atukwala unuโฆ.
N ihi na chineke nonyere unu
O wu ihe m choro ka unu gwa ndi uwaโฆโฆ.
and ozi a ka m na ezi ndi uwaโฆ..
Aka chinike na edu unu ebe n iile ka unu n agaโฆ .
Unu ga agaa n ime uwa wee merie, wee were otito, wee Bata
O kwa ihe ozi unu ga ezi ndi uwa
A na m asi unu gaa ebe obula unu na aga
Chukwu nna ga n edu unu
Zie nu ndi uwa ozi a
Benjamin and Kingsley, my word todayโฆ..
You guys should go into the world and conquer
That is my message for you people
Because, victory is already thereโฆ.
โฆ. โฆโฆ. โฆโฆ โฆ..
That is the messageโฆyou are taking to the world
Because aka chukwu nonyere unu
O ga adi mma aahhโฆ.
Anyi ga aga n iru(and aka chukwu na edu unu)
Iru
From beginning to the end(o ga adi mma ahh)
Anyi ga aga n iruโฆโฆ..n iru
Unu na ga n iru,oweghi ihe ga a chuhachi unu azu
You’ll be alright, you’ll be alrightโฆ.
Unu ga a conquer the world (you’ll be alright)
Owu ozi a ka m na ezi today (you’ll be alright)
Na ihe niile a digo mma(you’ll be alright)
And o ga adi mma
Zie nu ndi uwa